Success - Igbo teacher - Lagos
Success - Igbo teacher - Lagos

Success's email address and phone number have been validated.

Success

  • Rate $2
  • Response 1h
Success - Igbo teacher - Lagos

$2/h

See Igbo tutors

Unfortunately, this tutor is unavailable

  • Igbo

Ị chọrọ ịmụta ka esi asụ ma ọ bụ ede asụsụ Igbo, Anọ mụ ebea ime ka ọ dịrị gị mfe. Ọ kwa emee ngwa ngwa, emeghara ọdachi. Translation You want to learn how to speak or write Igbo language? I'm her

  • Igbo

Lesson location

About Success

Aha mụ bụ Nwada Onyinye.
Dịka Ezigbo nwa afọ hụrụ asụsụ na omenala Igbo n'anya, ọ gụrụ mụ agụụ nke ukwuu ịhụ n'onye ọbụla chọrọ ịmụta asụsụ Igbo mụtara ya na-enweghị nsogbu ọbụla.
Sonyere mụ ebea, ị ga-ahụ ihe dị iche
Igbo bụ Igbo, udo dịrị unu

See more

About the lesson

  • Primary
  • Secondary
  • Tertiary
  • +16
  • levels :

    Primary

    Secondary

    Tertiary

    Adult Education

    University

    Masters

    Doctorate

    Pre primary

    A1

    A2

    B1

    B2

    C1

    C2

    Beginner

    Intermediate

    Advanced

    Professional

    Children

  • English

All languages in which the lesson is available :

English

Asụsụ Igbo bụ asụsụ nke dị Igbo bi na mpaghara ọwụwa anyanwụ obodo Naijiria ji akparita ụka.
Ụfọdụ ụmụ Igbo a mụrụ na mba dị iche iche amaghị asụ ma ya fọdụzie ide ede.
Eji mụ ohere a ime ka onye ọbụla chọrọ ịmụta asụsụ Igbo mụta ya.
Isiokwu ndị anyị ga-akuzi
*Abiidii Igbo
*Akara edemede
*Ekele ndị Igbo
*Omenala
*Ejiji na ihe eji achọ mma
*Akụkọ ifo na kwa uri
*Edemede
*Nri ndị igbo
*Aka ọrụ ndị Igbo n'oge gara aga na ugbua
*Egwuregwu ma diri gaba zie

See more

Rates

Rate

  • $2

Pack rates

  • 5h: $11
  • 10h: $22

online

  • $2/h

Other tutors in Igbo